Jemis 1:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Unu abụla ndị na-eji ntị ha na-anụ okwu ndụ ahụ naanị, na-arafu onwe ha, kama bụrụnụ ndị na-eme ihe okwu ahụ kwuru. Viz kapitolaBible Nso22 Ma ghọnu ndi nēme okwu ahu, unu abu-kwa-la ndi nānu nání, ndi nārafu onwe-unu. Viz kapitola |