Online Bible

- Reklamy -




Ilu 9:10 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 Nʼihi na ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite amamihe, inwe ihe ọmụma banyere onye Nsọ ahụ bụkwa nghọta.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

10 Nmalite amam-ihe ka egwu Jehova bu: Ihe-ọmuma nke Onye Nsọ bu kwa nghọta.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 9:10

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy