Ilu 8:6 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Geenụ m ntị, nʼihi na enwere m okwu dị mkpa m ga-agwa unu; Ihe ọbụla m kwuru bụ ihe ziri ezi, Viz kapitolaBible Nso6 Nurunu, n'ihi na isi ihe di iche iche ka m'nēkwu; Nsaghe eb͕ub͕ere-ọnum gābu kwa ihe di iche iche ziri ezi. Viz kapitola |