Ilu 7:26 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Nʼihi na o mebiela ndụ ọtụtụ mmadụ, ọtụtụ mmadụ amaala nʼọnya ya. Viz kapitolaBible Nso26 N'ihi na ọ di ọtutu ndi emeruru aru ka o meworo ka ha da: E, ndi nwere ume ka ndi-ya nile eb͕uru eb͕u bu. Viz kapitola |