Ilu 7:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ekwela ka agụụ nke obi gị chịa gị; ejela nwanyị dị otu a nso; gbaara ya ọsọ, ka ọ ghara ịnwa gị nwetakwa gị. Viz kapitolaBible Nso25 Ekwela ka obi-gi wezuga onwe-ya ba n'uzọ nile nke nwanyi ahu, Akpafula n'okporo-uzọ-ya nile. Viz kapitola |