Ilu 7:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Agbasaala m akwa mara mma nʼelu ihe ndina m, bụ akwa ọcha mara mma tụrụ ọtụtụ agwa nke e ji ogho ndị Ijipt kpaa. Viz kapitolaBible Nso16 Ákwà-nb͕abá mara nma ka m'b͕abáworo n'ihe m'ji edina, Bú ákwà turu agwa nke ogho Ijipt. Viz kapitola |