Ilu 6:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya, nʼihi na ọ bụ onwe ya ka ọ na-ala nʼiyi. Viz kapitolaBible Nso32 Onye nākwa nwayi iko, obi amam-ihe kọrọ ya: Onye nēmebi nkpuru-obi nke aka ya ka onye nēme ya bu. Viz kapitola |