20 Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu, ahapụkwala iwu nke nne gị.
20 Nwam, chebe ihe nna-gi nyere n'iwu, Arapu-kwa-la iwu nne-gi: