Ilu 5:18 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Kwere ka ịbụ nwoke gị bụrụ ngọzị nye gị; ṅụrịakwa ọṅụ nʼihi nwunye nke ị lụtara nʼokorobịa gị. Viz kapitolaBible Nso18 Ka isi-iyi-gi buru ihe agọziri agọzi; Ṅuri kwa ọṅu na nwunye i luru n'okorọbia. Viz kapitola |