Ilu 3:19 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ bụ site nʼamamihe ka Onyenwe anyị ji tọọ ntọala ụwa; ọ bụkwa nghọta ya mere ka eluigwe dịrị ebe ọ dị. Viz kapitolaBible Nso19 Jehova jiri amam-ihe tọ ntọ-ala uwa; O doziri elu-igwe site na nghọta. Viz kapitola |