Ilu 3:10 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mgbe ahụ ka ọ ga-eme ka ọba gị niile jubigakwa oke, ebe ịnara mmanya gị ga-ejupụta na mmanya ọhụrụ. Viz kapitolaBible Nso10 Ọba-gi nile gējuputa kwa n'ihe-nriju-afọ, Ebe-nzọcha-nkpuru-vine-gi nile gētiwa kwa na manya-vine ọhu. Viz kapitola |