Ilu 23:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i riri mgbe ahụ, okwu ọma ahụ niile i kwuru banyere ya ga-abụ ihe efu. Viz kapitolaBible Nso8 Iberibe-nri-gi nke i riworo ka i gāb͕ọputa, Okwu-gi nile nke di utọ ewe funari gi. Viz kapitola |