Online Bible

- Reklamy -




Ilu 23:35 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

35 Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ. Ha pịara m ihe, ma amaghị m. Olee mgbe m ga-eteta, ka m pụọ ga chọọ mmanya ọzọ?”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

35 Ha etib͕uwom, ka i gāsi, ariaghm ọria; Ha apiawom ihe, amaghm: Òle mb͕e m'gēteta? m'gāchọ kwa ya ọzọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 23:35

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy