Ilu 23:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi, nwanyị nwe di na-akwa iko bụ olulu mmiri dị warawara. Viz kapitolaBible Nso27 N'ihi na ọbù nke miri emi ka nwanyi nke nākwa iko bu; Olùlù nke di nkpà ka nwanyi nābughi nwunye-gi bu. Viz kapitola |