Ilu 23:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo, kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu Onyenwe anyị mgbe niile, Viz kapitolaBible Nso17 Ekwela ka obi-gi kwoso ndi-nmehie ekworo: Kama n'egwu Jehova ka i gānọ ogologo ubọchi nile. Viz kapitola |