Ilu 22:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Onye na-agbasapụ aka enye onyinye ga-abụ onye a gọziri agọzi, nʼihi na ha na ekenyetụ ndị ogbenye nri. Viz kapitolaBible Nso9 Onye nwere anya ọma, onye ahu ka agāgọzi; N'ihi na o werewo nri-ya ufọdu nye onye nēnweghi ike. Viz kapitola |