Ilu 22:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Nʼihi na ọ bụrụ na i nweghị ego ị ga-eji kwụọ ụgwọ ahụ, a ga-anapụ gị ọ bụladị ihe ndina gị. Viz kapitolaBible Nso27 Ọ buru na i nweghi ihe ikwu ugwọ, N'ìhi gini ka ọ gānapu ihe-ndina-gi n'okpuru gi? Viz kapitola |