Online Bible

- Reklamy -




Ilu 22:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Onye na-achọ uru site nʼimegbu onye na-enweghị ike, maọbụ onye na-enye ọgaranya onyinye ga-ebi nʼoke ụkọ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

16 Onye nēmeb͕u onye nēnweghi ike ime ka àkù nke aka ya ba uba, Ya na onye nēnye ọgaranya ihe gābiaru nání ihe-ukọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 22:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy