Ilu 22:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Anya Onyenwe anyị na-echebe ihe ọmụma, ma ọ na-emebi atụmatụ niile nke ndị aghụghọ. Viz kapitolaBible Nso12 Anya abua nke Jehova echebewo onye-ihe-ọmuma, Ma Ọ nēkpù okwu nile nke onye-nghọb͕u iru. Viz kapitola |