Ilu 22:1 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ, ịnata amara ihuọma ka mma karịa ọlaọcha na ọlaedo. Viz kapitolaBible Nso1 Ihe anārọputa ka ezi aha bu kari ọtutu àkù, Amara di kwa nma kari ọla-ọcha na ọla-edo. Viz kapitola |