Ilu 21:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Echiche niile nke onye na-arụsị ọrụ ike na-eweta uru, dịka echiche onye ome ngwangwa na-enweta naanị ụkọ. Viz kapitolaBible Nso5 Èchìchè nile nke onye di nkọ nēdubà nání n'urù: Ma èchìchè nile nke onye ọ bula nke nēme ngwa nēdubà nání n'ikọ-ukọ. Viz kapitola |