Ilu 21:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ọrụ niile bụ ihe ziri ezi nʼanya onye na-arụ ya, ma Onyenwe anyị bụ onye na-eleba anya nʼechiche obi anyị niile. Viz kapitolaBible Nso2 Uzọ ọ bula nke onye ọ bula ziri ezi n'anya-ya abua: Ma onye nātùzi obi nile ka Jehova bu. Viz kapitola |