Ilu 20:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Onye ezi omume nke na-ejegharị nʼizuoke, ndị ihe na-agara nke ọma ka ụmụ ga-anọchi ya ga-abụ. Viz kapitolaBible Nso7 Onye ezi omume nke nējeghari n'izu-okè-ya, Ndi ihe nāgara nke-ọma ka umu-ya nke gānọchi ya gābu. Viz kapitola |