28 Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi na-echebe eze, site nʼịhụnanya ka ocheeze ya na-eguzo chịm.
28 Ebere na ezi-okwu nēchebe eze: O ji kwa ebere akwagide oche-eze-ya.