Ilu 19:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Onye na-enweta amamihe hụrụ ndụ nʼanya, onye na-edebekwa nghọta na-enweta ọganihu. Viz kapitolaBible Nso8 Onye nēnweta obi amam-ihe nāhu nkpuru-obi-ya n'anya: Onye nēdebe nghọta gāchọta ezi ihe. Viz kapitola |