Ilu 19:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Onye nwere ego na-enwe ọtụtụ ndị enyi, ma ọ na-ara ahụ ka ndị enyi onye ogbenye nọgide. Viz kapitolaBible Nso4 Àkù nātukwasiri madu ọtutu eyì: Ma onye nēnweghi ihe, anēkewapu ya n'ebe eyì-ya nọ. Viz kapitola |