Ilu 19:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Tie onye na-akwa emo ihe, onye na-enweghị uche ga-aghọ onye nwere ezi uche, baara onye nwere nghọta mba, ha ga-enweta ihe ọmụma. Viz kapitolaBible Nso25 Tie onye nākwa emò ihe, onye nēnweghi uche gāghọ onye nwere ezi uche: Ọzọ, bara onye-nghọta nba, ọ gāghọta ihe-ọmuma. Viz kapitola |