Ilu 18:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Nwoke ahụ chọtara nwunye chọtara ezi ihe. Ọ na-anatakwa ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị. Viz kapitolaBible Nso22 Onye chọtaworo nwunye achọtawo ezi ihe, Ọ gēnweputa kwa n'aka Jehova na ihe-ya gātọ Ya utọ. Viz kapitola |