Ilu 17:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie, ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi. Viz kapitolaBible Nso9 Onye nēkpuchi njehie nāchọ ihu-n'anya: Ma onye nēkwu okwu mb͕e na mb͕e nēkewa ezi eyì. Viz kapitola |