Ilu 17:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo ma Onyenwe anyị na-anwale obi. Viz kapitolaBible Nso3 Ite eji anucha ihe diri ọla-ọcha, oké ọku di-kwa-ra ọla-edo: Ma Onye nānwa obi bu Jehova. Viz kapitola |