Ilu 17:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe, onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta. Viz kapitolaBible Nso27 Onye nēb͕ochi okwu-ọnu-ya mara ihe-ọmuma: Ọzọ, onye mọ-ya juru ajuru bu onye-nghọta. Viz kapitola |