Ilu 17:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike, ma mmụọ na-eru ụjụ oge niile na-akpata ọrịa. Viz kapitolaBible Nso22 Obi nke nāṅuri ọṅu nēme ka aru di nma: Ma mọ madu nke etib͕uru etib͕u nāmikọ ọkpukpu. Viz kapitola |