Ilu 17:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ dịghị aga nʼihu bụ onye obi ya gbagọrọ agbagọ. Onye nwere ire nrafu ga-adanye na nsogbu. Viz kapitolaBible Nso20 Onye obi-ya b͕agọrọ ab͕agọ adighi-achọta ezi ihe: Ọzọ, onye nāb͕anwe onwe-ya n'ire-ya gādabà n'ihe ọjọ. Viz kapitola |