Ilu 17:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ohu nwere uche ga-achị nwa nna ya ukwu na-eweta ihere ma ketakwa oke nʼihe nketa dịka otu nʼime ndị ezinaụlọ ahụ. Viz kapitolaBible Nso2 Orù nke nwere uche gāchi nwa madu nēweta ihere, Ọ bu kwa n'etiti umu-nne nwa ahu ka ọ gēkere ihe-nketa. Viz kapitola |