Ilu 16:30 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Onye ji ikuanya ya ekwu okwu na-atụ atụmatụ ọjọọ, onye na-atabi egbugbere ọnụ ya abụọ ekpebiela ime mmehie. Viz kapitolaBible Nso30 Onye nātachi anya-ya abua ichè èchìchè ib͕akuta Chineke azu, Onye nātabi eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua, o mezuwo ihe ọjọ. Viz kapitola |