Ilu 16:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Onye ọbụla na-aṅa ntị na ndụmọdụ ka ihe na-agara nke ọma, onye a gọziri agọzi bụ onye ahụ nke na-atụkwasị Onyenwe anyị obi. Viz kapitolaBible Nso20 Onye nwere uche n'okwu Chineke gāchọta ezi ihe: Ọzọ, onye nātukwasi Jehova obi, onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu. Viz kapitola |