Ilu 15:33 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ amamihe na-abịa site nʼịdọ aka na ntị; onye dị umeala nʼobi ga-anata ugwu na nsọpụrụ. Viz kapitolaBible Nso33 Egwù Jehova bu idọ-aka-na-nti nke amam-ihe; Ọ bu kwa n'iru nsọpuru ka obi ume-ala nāga. Viz kapitola |