Ilu 15:28 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Obi onye ezi omume na-atule ọsịsa ya ma ọnụ nke onye ajọ omume na-asọpụta ihe ọjọọ dị iche iche. Viz kapitolaBible Nso28 Obi onye ezi omume nātughari uche n'iza okwu: Ma ọnu ndi nēmebi iwu nēkwuwa ihe ọjọ di iche iche. Viz kapitola |