Ilu 14:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ime ihe ziri ezi bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị; ma ndị na-ejehie nʼụzọ ha na-akpọ ya asị. Viz kapitolaBible Nso2 Onye nēje ije n'izi-ezi-ya nātu egwu Jehova: Ma onye nēsihie n'uzọ-ya nile nēleda Ya anya. Viz kapitola |