Ilu 13:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ubi onye ogbenye pụrụ inwe ọtụtụ ihe oriri, ma ikpe na-ezighị ezi na-azachapụ ya. Viz kapitolaBible Nso23 Ọtutu ihe-oriri di n'ubi ndi-ob͕eye: Ma o nwere nke anēkpochapu site n'ikpe nābughi ikpe. Viz kapitola |