Ilu 11:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Okwu ọjọọ ka onye ajọ omume ji emebi onye agbataobi ya. Ma site nʼihe ọmụma ka onye ezi omume ga-eji dọpụta ndụ ya. Viz kapitolaBible Nso9 Ọnu-ya ka onye emeruru emeru ji ebibi madu-ibe-ya: Ma ihe-ọmuma ka agēji dọputa ndi ezi omume. Viz kapitola |