Ilu 11:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onye na-ewetara ezinaụlọ ha nsogbu ga-eketa naanị ifufe, onye nzuzu ga-abụ ohu nke onye maara ihe. Viz kapitolaBible Nso29 Onye nēmekpa èzí-na-ulo-ya aru gēketa ifufe: Orù ka onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya gābu-kwa-ra onye obi-ya mara ihe. Viz kapitola |