Ilu 10:32 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Egbugbere ọnụ onye ezi omume mara ihe na-eweta ihuọma, ma ọnụ ndị ajọ omume bụ naanị okwu nduhie. Viz kapitolaBible Nso32 Eb͕ub͕ere-ọnu abua nke onye ezi omume mara ihe nātọ utọ: Ma ọnu ndi nēmebi iwu nēkwu okwu ib͕akuta Chineke azu. Viz kapitola |