Ilu 10:31 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 Nʼọnụ onye ezi omume ka mkpụrụ amamihe si abịa, ma ire na-ekwu okwu nduhie ka a ga-eme ka o dere duu. Viz kapitolaBible Nso31 Ọnu onye ezi omume nāmi amam-ihe dika nkpuru: Ma ire nke nēkwu okwu ib͕akuta Chineke azu, agēbipu ya. Viz kapitola |