Ilu 10:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ire nke onye ezi omume bụ ọlaọcha kachasị mma, ma obi onye ajọ omume bụ ihe ọnụahịa nta. Viz kapitolaBible Nso20 Ọla-ọcha arọputara arọputa ka ire onye ezi omume bu: Obi ndi nēmebi iwu di ka ihe ntà. Viz kapitola |