Online Bible

- Reklamy -




Emọs 9:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala ruo nʼala mmụọ, site nʼebe ahụ ka aka m ga-esi dọlie ha, ọ bụrụkwa na ha arịgoruo ime eluigwe, site nʼebe ahụ ka m ga-esi wedata ha nʼala.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Ọ buru na ha egwubà n'ala-mọ, site n'ebe ahu ka akam gēwere ha; ọ buru kwa na ha arigorue elu-igwe, M'gēme ka ha si n'ebe ahu ridata.

Viz kapitola kopírovat




Emọs 9:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy