Emọs 7:6 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Onyenwe anyị chegharịrị banyere ihe ndị a. Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, “Ihe dị otu a agaghị emekwa.” Viz kapitolaBible Nso6 Jehova chèghariri uche bayere nka: Nka agaghi-adi kwa, ka Onye-nwe-ayi Jehova siri. Viz kapitola |