Online Bible

- Reklamy -




Emọs 6:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Gaanụ Kalne, ka unu lee ya anya, site nʼebe ahụ unu jeruo Hamat, obodo ukwu ahụ, mgbe ahụ unu gbada jeruokwa Gat nke dị na Filistia Ha ọ kacha alaeze abụọ unu mma? Ka ala ha ọ karịrị ndị nke unu?

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Gabiganu rue Kalne, hu; si-kwa-nu n'ebe ahu jerue Hemat nke bara uba: rida-kwa-nu rue Gat nke ndi Filistia: hà di nma kari ala-eze ndia? ma-ọbu ókè-ala-ha, ò riri nne kari ókè-ala-unu?

Viz kapitola kopírovat




Emọs 6:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy