Online Bible

- Reklamy -




Emọs 6:13 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba, ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

13 unu ndi nāṅuri n'ihe nābughi ihe, ndi nāsi, Ọ̀ bughi ike nke aka ayi ka ayi jiworo natara onwe-ayi mpi di iche iche?

Viz kapitola kopírovat




Emọs 6:13

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy