Online Bible

- Reklamy -




Emọs 5:27 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

27 Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,” ka Onyenwe anyị, Onye ahụ aha ya bụ Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

27 M'gēme kwa ka unu je biri n'ala ọzọ n'ofè Damaskọs, ka Jehova, Onye aha-Ya bu Chineke nke usu nile nke ndi-agha, siri.

Viz kapitola kopírovat




Emọs 5:27

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy